Atsede Bayisa
From Wikipedia, the free encyclopedia
Atsede Bayisa Tesema, onye a ma kwaara dị ka Atsede Bayisa (amụrụ na ụbọsị iri na isii n'ọnwa Eprel n'afọ 1987), bụ onye Etiopia na-agba ọsọ ogologo oge nke na-ahụ maka ihe omume ịgba ọsọ n'okporo ụzọ. O meriri Chicago Marathon, Boston Marathon na Paris Marathon ugboro abụọ. O nwetakwala mmeri na Xiamen International Marathon na Istanbul Marathon Ọ nọchitere anya Ethiopia na 2007 IAAF World Road Running Championships (na-ewere ọlaọcha otu) na 2009 World Championships in Athletics na ọsọ marathon. Ọ bụ onye nwetara ọlaọcha ọkara marathon n’afọ 2007 All-Africa Games.
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Ethiopia |
aha ezinụlọ ya | Baysa |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Eprel 1987 |
Ebe ọmụmụ | Dire Dawa |
Ọrụ ọ na-arụ | onye na-agba ọsọ marathon, asọmpi egwuregwu |
ụdị egwuregwu | egwuregwu |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | marathon |
so na | 2009 asọmpi mba ụwa na egwuregwu - Marathon ụmụ nwanyị |
Close