Ọbanife:Praise Tobias/Nhicha mmiri
From Wikipedia, the free encyclopedia
Mmiri nchichapu nke a makwaara dị ka akwa nchicha mmiri,ooh achanchicha, mkpochapu mkpofu,ihicha akuru ma ọ bụ nwa ehicha(n'ọnọdụ ụfọdụ) bụ obere ma ọ bụ nke dị n'etiti nke plastik [1] ma ọ bụ ákwà nke na-abịa fụkọta ma na-ekpuchi ya maka ịdị mfe ma ọ bụ, n'ihe banyere ihe nkesa, dị ka nnukwu mpịakọta nwere ihe nhicha nke ọ bụla nwere ike ịdọwapụ. A na-eji mmiri nchichapu maka ebumnuche nhicha dị ka ịdị ọcha onwe onye na nhicha ụlọ; nke ọ bụla bụ ngwaahịa dị iche dabere na kemịkal agbakwunyere na kwa ọgwụ ma ọ bụ nke ụlọ ọrụ abụghị maka ịdị ọcha akpụkpọ ahụ.
[2]'afọ 2013, n'ihi mmụba nke ahịa nke ngwaahịa ahụ na mba ndị bara ọgaranya, Onye nto akuko
kọrọ na mgbalị iji mee ka nhicha ahụ n'ekwe "nwuchapu" n'ime ụlọ mposi ahụ enweghị ihe ịga nke ọma, dịka ule ha si kwuo.