![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/6/6e/MozambiqueOMC.png/640px-MozambiqueOMC.png&w=640&q=50)
Ọdịdị ala nke Mozambique
From Wikipedia, the free encyclopedia
Ọdịdị ala nke Mozambique nwere ọtụtụ ala dị àlà n'ụsọ oké osimiri nwere ugwu dị elu n'etiti ya na ala dị elu n"ebe ugwu ọdịda anyanwụ. E nwekwara ugwu n'akụkụ ọdịda anyanwụ. Mba ahụ dị n'ụsọ oké osimiri ọwụwa anyanwụ nke ndịda Afrịka, kpọmkwem n'ebe ọdịda anyanwụ nke agwa-etiteMadagascar. Mozambique nwere ihu igwe na-ekpo ọkụ nke nwere oge abụọ, oge mmiri ozuzo site na ọnwa Ọktoba ruo na ọnwa Machị na oge ọkọchị site na Eprel ruo Septemba.
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/6/6e/MozambiqueOMC.png/640px-MozambiqueOMC.png)
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/0/0a/LocationMozambique.svg/640px-LocationMozambique.svg.png)
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/1/15/Mozambique_Topography.png/640px-Mozambique_Topography.png)
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/8/8d/Zambezi_River_Delta.jpg/640px-Zambezi_River_Delta.jpg)