Ụtara potato
Nri ụtara esi na potato emepụta nke ndị Naijiria n'eri / From Wikipedia, the free encyclopedia
Potato fufu bụ nri a na-eri eri nke mpaghara ugwu Naịjirịa. Ama ya ama n'etiti agbụrụ Yoruba bi na steeti Kwara. Nri a na-eri dị mfe iji ya tụnyere ji asụrụ asụ na ụtọ ya pụrụ iche bụ ihe mere a na-eji akwadebe nri ahụ na agbamakwụkwọ, oriri na oge ndị ọzọ.[1]