Baloji (rapper)
Onye Belgium na-agụ egwu rap / From Wikipedia, the free encyclopedia
Baloji (a mụrụ n'ụbọchị nke 12 n'ọnwa Septemba n'afọ 1978) bụ onye Belgium na-eti egwu, MC na onye egwu hip hop nke Congo. A maara ya dị ka MC Balo na otu hip hop Starflam, ọ gara n'ihu dị ka onye na-ese egwu naanị ya malite n'afọ 2004.
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Democratic Republic of the Congo, Belgium |
Aha enyere | Serge |
aha ezinụlọ ya | Baloji |
aha pseudonym | Baloji |
ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Septemba 1978 |
Ebe ọmụmụ | Lubumbashi |
Ọrụ ọ na-arụ | onye egwu, rapper, onye nhazi ndu ihe nkiri |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1998 |
ngwa egwu | olu egwụ |
ụdị | egwu hip hop |
akara ndekọ | Hostile Records |
Ihe nrite | Q122947264 |
webụsaịtị | http://www.baloji.com |
Close