Eriq Ebouaney
From Wikipedia, the free encyclopedia
Eriq Ebouaney (a mụrụ n'ụbọchị nke 3 n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1967) bụ onye France na-eme ihe nkiri. A maara ya nke ọma maka ngosipụta ya dịka Praịm Minista Congo Patrice Lumumba na ihe nkiri Lumumba nke afọ 2000, dịka "Blacktie" na Brian De Palma's Femme Fatale na dịka "Ice" na ihe nkiri Transporter 3 nke afọ 2008 nke ọ pụtara n'ihu Jason Statham.
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Kameroon, France |
aha n'asụsụ obodo | Eriq Ebouaney |
Aha enyere | Eriq |
aha ezinụlọ ya | Ebouaney |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Ọktoba 1967 |
Ebe ọmụmụ | Angers |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
Ọrụ ọ na-arụ | omee, omee ihe nkiri |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1995 |
webụsaịtị | http://www.eriqebouaney.com |
Close