James Bisset (mayor)
From Wikipedia, the free encyclopedia
James Bisset (ubochí irí na ànó n'ọnwa Ọktoba 1836 rụo ụbọchị asatọ n'ọnwa Oktọba 1919) bụ ónyé na-ese ụkpụrụ ụlọ na ónyé injinia obodo nke Cape Colony, na-ahụ màkà ọtụtụ ụlọ mbụ na akụrụngwa nkwukọrịta nke Cape. Ọ bụkwa ónyé isi ọbọdọ Wynberg, South Africa.
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | South Africa |
Aha enyere | James |
aha ezinụlọ ya | Bisset |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 14 Ọktoba 1836 |
Ebe ọmụmụ | Aberdeen |
Ụbọchị ọnwụ ya | 8 Ọktoba 1919 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
Ọrụ ọ na-arụ | injinia, onye na-ese ụkpụrụ ụlọ, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
ebe agụmakwụkwọ | University of London |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | copyrights on works have expired |
Close