From Wikipedia, the free encyclopedia
Nelson Rolihlahla Mandela (1918-2013) bu onye isi ala ndi mgbada afrika. O bu ya bu onye ndi obodo ahu na elegara anya, ha na akpo ya (hero). Mandela bu presidenti ndi isi ojii nke izizi n'ala mgbada afrika. O bukwa ya mere na ndi isi ojii na ndi isi ocha na emekorita na obodo ha dum.
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | South Africa |
aha n'asụsụ obodo | Nelson Rolihlahla Mandela |
Aha ọmụmụ | Rolihllahla Mandela |
Aha enyere | Nelson |
aha ezinụlọ ya | Mandela |
ụbọchị ọmụmụ ya | 18 Julaị 1918 |
Ebe ọmụmụ | Mvezo |
Ụbọchị ọnwụ ya | 5 Disemba 2013 |
Ebe ọ nwụrụ | Houghton Estate |
ihe kpatara ọnwụ | respiratory disease |
Ebe olili | Qunu |
Ńnà | Gadla Henry Mphakanyiswa |
Ńné | Nosekeni Fanny |
Dị/nwunye | Evelyn Mase, Winnie Madikizela-Mandela, Graça Machel |
nwa | Makgatho Mandela, Makaziwe Mandela, Zenani Mandela-Dlamini, Thembekile Mandela, Zindzi Mandela |
Ikwu | Ndileka Mandela |
Asụsụ obodo | Asụsụ Xhosa |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Xhosa |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee |
place of detention | Robben Island, Pollsmoor prison, Drakenstein Correctional Centre |
Ọkwá o ji | President of South Africa, Secretary General of the Non-Aligned Movement, member of the National Assembly of South Africa |
ebe agụmakwụkwọ | University of the Witwatersrand, University of Fort Hare, University of South Africa, University of London |
Ebe obibi | Houghton Estate |
Ebe ọrụ | South Africa |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | African National Congress, South African Communist Party |
candidacy in election | 1994 South African presidential elections |
okpukpere chi/echiche ụwa | Methodism |
so na | World Economic Forum Annual Meeting 1992 |
Ọrụ ama ama | Long Walk to Freedom |
Onye òtù nke | American Academy of Arts and Sciences |
onye nlereranya | Luis Taruc |
present in work | Live and Let Live |
webụsaịtị | https://www.nelsonmandela.org |
hashtag | Madiba |
onye nnọchite anya nwebiisinka | reproduction right not represented by CISAC member |
Nwere ọrụ na mkpokọta | The Nelson-Atkins Museum of Art |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
omenkà faịlụ na | SAPA Foundation, Swiss Archive of the Performing Arts |
akwụkwọ faịlụ na | SAPA Foundation, Swiss Archive of the Performing Arts |
has list | list of awards and honours bestowed upon Nelson Mandela |
Mandela nwuru n'ubochi ise n'onwa disemba n'afo puku abuo na iri na ato. Ogbara afo iri itenani na ise tupu onwuo.
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.
Every time you click a link to Wikipedia, Wiktionary or Wikiquote in your browser's search results, it will show the modern Wikiwand interface.
Wikiwand extension is a five stars, simple, with minimum permission required to keep your browsing private, safe and transparent.