![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/8/86/Wetland_restoration_in_Australia.jpg/640px-Wetland_restoration_in_Australia.jpg&w=640&q=50)
Nrụzigharị ala
From Wikipedia, the free encyclopedia
Nweghachi ala dị ka akụkụ nke mmezi gburugburu ebe obibi bụ usoro nke iweghachi ala n'otu mpaghara gaa n'ọnọdụ mbụ ya, mgbe usoro ụfọdụ (ụlọ ọrụ, ọdachi ndị sitere n'okike, wdg) mebisiri ya. Ọtụtụ ọrụ na mmepe ga-eme ka ala mebie, dịka ọmụmaatụ, igwu ala, ọrụ ugbo na ọhịa.
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/8/86/Wetland_restoration_in_Australia.jpg/640px-Wetland_restoration_in_Australia.jpg)
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/0/02/Regenerated_habitat_for_superb_parrot_on_the_abandoned_Boorowa_railway_line.jpg/640px-Regenerated_habitat_for_superb_parrot_on_the_abandoned_Boorowa_railway_line.jpg)