Ntaramahụhụ ọnwụ na Slovenia
From Wikipedia, the free encyclopedia
From Wikipedia, the free encyclopedia
E guzobere ntaramahụhụ ọnwụ na Slovenia na 1989, mgbe ọ ka bụ Socialist Federal Republic of Yugoslavia. Mgbe Slovenia webatara usoro iwu ọchịchị onye kwuo uche ya na iri abụọ na atọ Disemba 1991, ntaramahụhụ ọnwụ ghọrọ iwu na-akwadoghị. N' ụbọchị mbụ n' ọnwa Julaị n' afọ 1994, usoro isii nke European Convention on Human Rights malitere. Mgbe e mesịrị, Slovenia nabatakwara Protocol nke Abụọ n' International Covenant on Civil and Political Rights.
Onye ikpeazụ e gburu na Slovenia bụ Franc Rihtarič, onye ndị na-agba egbe gburu na iriatọ Ọktoba 1959 na Maribor.[1]
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.
Every time you click a link to Wikipedia, Wiktionary or Wikiquote in your browser's search results, it will show the modern Wikiwand interface.
Wikiwand extension is a five stars, simple, with minimum permission required to keep your browsing private, safe and transparent.