From Wikipedia, the free encyclopedia
Ọhịa ihu ígwé Vatican, nke ga-adị na Bükk National Park, Hungary, bụ nke ụlọ ọrụ carbon offsetting nyere Vatican City. A ga-eme ka oké ọhịa ahụ dị mmá iji gbochie ikuku carbon nkè Vatican mepụtara n'afọ 2007. A kọrọ na Vatican nabatara onyinye ahụ, n'ememe n'ubochi ise n'onwa Julaị afọ 2007, dị ka "naanị ihe nnọchianya", na ụzọ isi gbaa ndị Katọlik ume ime ihe ndị ọzọ iji chebe ụwa.[1] Enweghị osisi a kụrụ n'okpuru ọrụ ahụ na carbon offsets emebeghị.[2][3]
N'ime ihe dị irè karị iji lụso okpomọkụ ụwa ọgụ, n'ọnwa Mee 2007, Vatican kwupụtara na a ga-ekpuchi elu ụlọ nzukọ Paul VI na panel photovoltaic. E tinyere nrụnye ahụ n'ọrụ n'ubochi irí abụọ na isií n'ọnwa Nọvemba, 2008.
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.
Every time you click a link to Wikipedia, Wiktionary or Wikiquote in your browser's search results, it will show the modern Wikiwand interface.
Wikiwand extension is a five stars, simple, with minimum permission required to keep your browsing private, safe and transparent.