United Nations Security Council Resolution 23
From Wikipedia, the free encyclopedia
From Wikipedia, the free encyclopedia
Mkpebi Iri abụọ na àtó nke United Nations Security Council, nke a nakweere n'ọnwa Eprel ụbọchị iri na asatọ, afọ 1947, kpebiri na kọmitii nke United Nations Security Council Resolution 15 mepụtara ga-anọgide na mpaghara ahụ ma gbasaa.
main subject | Greek Civil War |
---|---|
na-esochi | United Nations Security Council Resolution 22 |
ndị sotere | United Nations Security Council Resolution 24 |
Afọ/Ụbọchị Mbipụta | 18 Eprel 1947 |
full work available at URL | http://www.un.org/en/ga/search/view_doc.asp?symbol=S/RES/23(1947) |
legislated by | United Nations Security Council |
voted on by | United Nations Security Council meeting |
series ordinal | 23 |
law identifier | S/RES/23 |
Mkpebi ahụ gafere na votu itoolu na-enweghị onye; Poland na Soviet Union ekweghị.
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.
Every time you click a link to Wikipedia, Wiktionary or Wikiquote in your browser's search results, it will show the modern Wikiwand interface.
Wikiwand extension is a five stars, simple, with minimum permission required to keep your browsing private, safe and transparent.