![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/1/1e/Werknesh_Kidane.jpg/640px-Werknesh_Kidane.jpg&w=640&q=50)
Werknesh Kidane
From Wikipedia, the free encyclopedia
Àtụ:MedalTableTop Werknesh Kidane (Amharic: ወርቅነሽ ኪዳነ; amụrụ na Nọvemba 21, na afọ 1981), bụ onye Etiopia na-agba ọsọ ogologo oge si Tigray onye na-asọmpi na mita 5000 na 10,000. O ritere ọtụtụ ihe nrite na IAAF World Cross Country Championships ma nọchite anya Ethiopia na Summer Olympics na afọ 2000, 2004 na afọ 2012. Ọ bụ onye nwetara ọlaọcha na afọ2005 World Championships in Athletics na onye nwetara ọla edo na afọ 2003 IAAF World Cross Country Championships.
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Ethiopia ![]() |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Novemba 1981, 7 Jenụwarị 1981 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Tigray Region ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | onye na-agba ọsọ marathon, long-distance runner ![]() |
ụdị egwuregwu | egwuregwu ![]() |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | marathon ![]() |
so na | 2012 Summer Olympics, 2004 Summer Olympics, 2000 Summer Olympics ![]() |
Close
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/1/1e/Werknesh_Kidane.jpg/320px-Werknesh_Kidane.jpg)
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/e/e9/Lead_women_Bedford_Lafayette_Avs_2011.jpg/640px-Lead_women_Bedford_Lafayette_Avs_2011.jpg)