London bu íshí ochie England na Njikota Ochíchìézè. O bu ámá ukwu karírí na nke ukwu na NO na nke kárírí madu na o bu nnokota nke ukwu. ọ bụ ámá gbáasàrà kárírí madu na Britain. Ébé ya bu ébé mádu bìrì nke ukwu shí afọr puku abụọ, na mbu ya na gá mgbe ndi Mpaghara Rome kèrè ya, kpó ya Londinium. Ímé London bu ébé di ichié nke City of London, ma ha na kpo ya 'square mile' (mile gbùrù gbúrù) nke ámá íjè orü áhiá. Ngé nwèkwàrà nkeji ya nke shí ógè mediaeval. Shí mgbe ichié 19, áhà nke bu "London" bu ihe mádu na kpo ámá sáará nke gbárá etítì ya gbùrù gbúrù. Na ógè nso, ébé á bu ébé bu ama London na nke ama nléfu ányá nke Greater London, nke nwéré íshí ya na ọtú ochíchì nke mádu tìrì nke yá.
London

Ozi ndị ọzọ Oge/afọ mmalite, aha gọọmenti ...
metropolis, financial center, ama ukwu, global city, megacity, largest city, national capitalOge/afọ mmalite | 47 CE  |
---|
aha gọọmenti | London  |
---|
akara ala | London  |
---|
Nwere ọrụ na mkpokọta | National Gallery of Victoria  |
---|
asụsụ njieme | English  |
---|
kọntinent | Obodo Békè  |
---|
mba/obodo | Obodoézè Nà Ofú  |
---|
isi obodo nke | Obodoézè Nà Ofú, England  |
---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Greater London  |
---|
dị na mpaghara oge | UTC±00:00, Greenwich Mean Time, UTC+01:00, Europe/London  |
---|
historic county | Middlesex, Surrey, Kent, Essex, Hertfordshire  |
---|
dị n'ime ma ọ bụ n'akụkụ mmiri mmiri | River Thames, Grand Union Canal  |
---|
dị na / na njirimara ahụrụ ányá | Great Britain  |
---|
nhazi ọnọdụ |  |
---|
ebe kachasi elu | Biggin Hill  |
---|
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | Mayor of London  |
---|
Onyeisi gọọmenti | Sadiq Khan  |
---|
Onye òtù nke | C40 Cities  |
---|
Ihe nrite | Legion of Honour  |
---|
webụsaịtị | https://www.london.gov.uk/  |
---|
blọọgụ gọọmentị | https://www.london.gov.uk/city-hall-blog  |
---|
hashtag | London  |
---|
gosiputara ya | Simon McGillivray Fonds, Samuel Mathewson Baylis Fonds  |
---|
ọdịdị ala nke isiokwu | geography of London  |
---|
akụkọ ihe mere eme nke isiokwu | history of London, timeline of London  |
---|
WikiProject na-elekọta ya | WikiProject London  |
---|
emeghe data portal | London Datastore  |
---|
Akụ na ụba nke isiokwu | economy of London  |
---|
demographics nke isiokwu | demographics of London  |
---|
WordLift URL | http://data.wordlift.io/wl01714/entity/london-uk  |
---|
Koodu ọdụ ụgbọ elu IATA | LON  |
---|
udi maka maapụ | Category:Maps of London  |
---|
Mechie
