![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/8/8d/Abdel_Halim_Hafez.jpg/640px-Abdel_Halim_Hafez.jpg&w=640&q=50)
Abdel Halim Hafez
Onye egwu na onye na-eme ihe nkiri Ijipt / From Wikipedia, the free encyclopedia
Abdel Halim Ali Shabana (Arabic), nke a maara dịka Abdel Halim Hafez (Arabic: حافظ,Egyptian Arabic pronunciation: (ئیدæbd el ħæliːm ħɑːfɪzʹ) (June 21, 1929, onye nduzi, onye ọchụnta ego, onye nkuzi egwu na onye na-emepụta ihe nkiri.[1][2][1][3][4] A na-ewere ya dịka otu n'ime ndị egwu Egypt kachasị ukwuu tinyere Umm Kulthum, Mohamed Abdel Wahab, Mohamed Fawzi, na Shadia.[2][5] Ka ewu ewu ya na-eto, e nyere ya aha njirimara 'el-Andaleeb el-Asmar (Arabic), nke pụtara The Dark-Skinned Nightingale.[6] Ka ọ dị ugbu a, ọ rere ihe karịrị nde ndekọ iri asatọ.[2][7]
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Egypt ![]() |
aha n'asụsụ obodo | عبد الحليم حافظ ![]() |
Aha ọmụmụ | عبد الحليم علي إسماعيل شبانة ![]() |
Aha enyere | Abdul Halim ![]() |
aha otutu | العندليب الأسمر ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Jụn 1929 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Elhallawat ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 30 Maachị 1977 ![]() |
Ebe ọ nwụrụ | London ![]() |
Ụdị ọnwụ | eke na-akpata ![]() |
ihe kpatara ọnwụ | liver cirrhosis ![]() |
Ebe olili | El Basatin ![]() |
nwanne | Q20605707 ![]() |
Asụsụ obodo | Arabic ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Higher Institute of Arabic Music ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1952 ![]() |
Oge ọrụ ya (njedebe) | 1977 ![]() |
Ọnọdụ ahụike | Skistosomiasis ![]() |
ngwa egwu | contralto, oboe, oud ![]() |
ụdị | music of Egypt, Arabic music ![]() |
akara ndekọ | Alam El Phan ![]() |
kọwara na URL | https://www.tekstowo.pl/wykonawca,abdel_halim_hafez.html ![]() |
Close
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/d/d3/Abdel_Halim_Hafez_in_1971.jpg/320px-Abdel_Halim_Hafez_in_1971.jpg)