Afrịka
asaàlà / From Wikipedia, the free encyclopedia
Āfrī (otu Āfer) bụ aha Latin maka ndị bi n'Africa, na-ezo aka n'echiche ya sara mbara na ala niile dị n'ebe ndịda Mediterenian (Libya oge ochie).[1] Ndị na-asụ Latin na mbụ jiri āfer dị ka adjective, nke pụtara "nke Africa". Dị ka aha, ọ na-egosi nwa amaala nke Āfrica; ya bụ, onye Afrịka.