Alice Parisi
From Wikipedia, the free encyclopedia
Alice Parisi (amụrụ n'abali mbụ nke ọnwa Disemba n'afọ 1990) bụ onye na-agba bọọlụ n'etiti nke si Ịtali, na-agbachitere Sassuolo na Serie A nke Ịtali. Ọ gbara bọọlụ maka ACF Trento, ASD Bardolino na UPC Tavagnacco.[1][2]
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Italy |
Aha enyere | Alice |
aha ezinụlọ ya | Parisi |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 11 Disemba 1990 |
Ebe ọmụmụ | Tione di Trento |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Asụsụ mba Italy |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
onye nsonye òtù egwuregwu | A.S.D. AGSM Verona Calcio Femminile, UPC Tavagnacco, Italy women's national football team, ACF Trento |
ụdị egwuregwu | Footbọl |
so na | 2019 FIFA Women's World Cup |
Close
Ọ bụ onye otu egwuregwu mba Ịtali.[3] Ọ gbara bọọlụ mbụ ya na ndị otu okenye na ọnwa Julai afọ 2007 megide Mexico. N'afọ sochirinụ, ọ bụ onye otu Under-19 nke meriri 2008 U-19 European Championship, ebe ọ nyere goolu nwetere mmeri na nke ikpeazụ.
O mechara sonye na asọmpi European Championship nke afọ 2009 na asọmpi ikpeazụ.[4] N'ịkwado ọnọdụ ya n'ime otu ahụ n'oge asọmpi iko mba ụwa nke afọ 2011 wee malite asọmpị ịma aka Europe nke afọ 2013 dị ka onye mbido.[5]