![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/6/63/Civic_Towers%252C_Victoria_Island._Lagos.jpg/640px-Civic_Towers%252C_Victoria_Island._Lagos.jpg&w=640&q=50)
Civic Tower (Lagos)
From Wikipedia, the free encyclopedia
Civic Tower, nke a na-akpọkwa Civic Center Towers, Civic Towers, bụ ụlọ ọrụ dị okpukpu iri na isii na Lagos (ebe ndị ọzọ na-ekwu okpukpu iri ise).[1][2][3][4] Ọ dị n'ebe dị nso site na Civic Center na Ozumba Mbadiwe Avenue, Victoria Island, Lagos.[5][6] Emeghere ya na afọ 2015 ma ọ bụ Business Tycoon Uzor Christopher nwe ya.[7]
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/6/63/Civic_Towers%2C_Victoria_Island._Lagos.jpg/640px-Civic_Towers%2C_Victoria_Island._Lagos.jpg)
N'abalị iri abụọ n'ọnwa Julaị n'afọ 2018, a na-enwu ọkụ na Civic Towers na Civic Centre na-acha uhie uhie iji mee emume ncheta afọ iri ise nke Special Olympics n'akụkụ ihe ngosi 225 n'ụwa niile.[8][9]