Onye asọmpi paralympic Naijiria From Wikipedia, the free encyclopedia
Eucharia Njideka Iyiazi (a mụrụ na abalị iri na iteolu nke ọnwa Nọvemba 1973) [1] [2] bụ onye na- eme egwuregwu Paralympian si Nigeria na-asọ mpi ọkachasị n'ogo F57/58 egwuregwu shọtput na diskus . Ọ zọọla asọmpi na egwuregwu Paralympics anọ nara ọlaedo abụọ, otu ọlaọcha na ọla ọla abụọ. [3]
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
Aha enyere | Eucharia |
aha ezinụlọ ya | Iyiazu |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Novemba 1973 |
Ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu, Paralympic athletics (track & field) competitor |
ụdị egwuregwu | egwuregwu |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | shot put |
so na | 2004 Summer Paralympics, 2008 Summer Paralympics, 2012 Summer Paralympics |
Ihe nrite | Olympic bronze medal |
Iyiazi gbara asọmpi paralympic n'oge kpomọkụ afọ 2008 na Beijing, China . N'ebe ahụ, ọ nwetara ihe nrite ọlaedo na ihe ọtụtụ shot put F57/F58 nke ụmụ nwanyị nakwa discus ụmụ nwanyị F57/F58. [3] Na Paralympics Beijing, Iyiazzi debere nnukwu ndekọ n'ụwa niile nakwa na Paralympic maka klaasị F58 na shọt put [2] na discus [4]
Iyiazi nwetara nrite ọla n'asọmpị Paralympics nKe ekpomoku afọ 2012 na London wee tụta mita 27.54 iji nweta ọla ọla ọzọ na discus na asọmpi Paralympics nKe oge ekpomoku afọ 2016 . [3]
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.
Every time you click a link to Wikipedia, Wiktionary or Wikiquote in your browser's search results, it will show the modern Wikiwand interface.
Wikiwand extension is a five stars, simple, with minimum permission required to keep your browsing private, safe and transparent.