![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/7/7e/Fashion_Museum_and_Assembly_Rooms_Bath.jpg/640px-Fashion_Museum_and_Assembly_Rooms_Bath.jpg&w=640&q=50)
Fashion Museum, Bath
From Wikipedia, the free encyclopedia
The Fashion Museum (nke a maara tupu afọ 2007 dị ka Museum of Costume) dị na Ụlọ Nzukọ na Bath, Somerset, England.[1]
More information Oge/afọ mmalite, aha gọọmenti ...
Oge/afọ mmalite | 1963 ![]() |
---|---|
aha gọọmenti | Museum of Costume, Fashion Museum ![]() |
onye hiwere | Doris Langley Moore ![]() |
mba/obodo | Obodoézè Nà Ofú ![]() |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Bath ![]() |
historic county | Somerset ![]() |
ebe | Bath Assembly Rooms ![]() |
nhazi ọnọdụ | 51°23′10″N 2°21′45″W ![]() |
Nwe ya | Bath and North East Somerset Council ![]() |
Onye ọrụ | English Heritage ![]() |
date of official opening | 23 Mee 1963 ![]() |
nwere akụrụngwa | accessible toilet ![]() |
street address | Assembly Rooms, Bennett Street, Bath BA1 2QH ![]() |
postal code | BA1 2QH ![]() |
webụsaịtị | https://www.fashionmuseum.co.uk ![]() |
Close
Doris Langley Moore malitere nchịkọta ahụ, onye nyere obodo Bath uwe ya n'afọ 1963. Ebe ngosi nka ahụ na-elekwasị anya na uwe ejiji maka ụmụ nwoke, ụmụ nwanyị na ụmụaka site na ngwụcha narị afọ nke iri na isii ruo taa ma nwee ihe karịrị ihe puku narị.[2] Ihe ndị mbụ bụ uwe elu na uwe aka ndị a chọrọ mma site n'ihe dị ka otu puku na narị isii. Ebe ngosi ihe mgbe ochie ahụ na-anabata ihe dị ka ndị ọbịa narị puku kwa afọ.[1]