From Wikipedia, the free encyclopedia
Fermi paradox bụ diskrepansi sitere adịghị nke kọnklusiv evidens nke advansd ndụ extraterrestrial na apparent nnukwu laiklihood ne ọ dị.[1][2] Ka etụ otu 2015 ihuakwụkwọ sị tinyere ya, "Ọ bụrụ ne ndụ dị mfe etụ a, onye ọzọ sitere ebe ọzọ ga bia ga kudo anyi ni ugbu a.
Aha Italian-Amerikan fizicist Enriko Femi dị assoshieted wit paradox a maka otu kazual kọnvazeshon ni sọmma nke 1950 wit fello fizicists Edward Teller, Herbert York, na Emil Konopinski. Mgbe fa ne ga ije ga ru nri lọnch, ndị nwoke a kú okwu gbasara akụkọ UFO ọhụrụ na pọssibiliti nke njem ka-ukpe-dị-ngwangwa. Kọnvazeshon fa bia ga banye tọpiks ndị ọzọ, until mgbe fa ne ri nri lọnch Femi e ku pụta, "Mana ebe ka mmadụ niile di?" (Mana exakt quótú ahụ dị uncetaen).
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.
Every time you click a link to Wikipedia, Wiktionary or Wikiquote in your browser's search results, it will show the modern Wikiwand interface.
Wikiwand extension is a five stars, simple, with minimum permission required to keep your browsing private, safe and transparent.