![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/8/80/Gbenga_Daniel_new.jpg/640px-Gbenga_Daniel_new.jpg&w=640&q=50)
Gbenga Daniel
Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria / From Wikipedia, the free encyclopedia
Gbenga Daniel (amụrụ n'ụbọchị nke isii n'ọnwa Eprel n'afọ 1956) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria nke jere ozi dị ka Senator maka Ogun East kemgbe afọ 2023. Gbenga Daniel Senator Naijiria Ogun East Ọ rụrụ ọrụ dị ka gọvanọ nke Ogun Steeti site na 2003 ruo 2011. gọvanọ nke Ogun Steeti[1][2]
Quick Facts Personal details, Born ...
Gbenga Daniel | |
---|---|
![]() | |
Personal details | |
Born | (1956-04-06) 6 Eprelụ 1956 (age 68) Ibadan, Western Region, British Nigeria (now in Oyo State, Nigeria) |
Children | 5 |
Alma mater |
|
Website | Àtụ:Url |
Close
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
Aha enyere | Gbenga ![]() |
aha ezinụlọ ya | Daniel ![]() |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Eprel 1956 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Ibadan ![]() |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa ![]() |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | injinia, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, academic ![]() |
Ọkwá o ji | Governor of Ogun State, onye otu ndi omeiwu nigeria ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Mahadum nke Lagos, Baptist Boys’ High School ![]() |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party, All Progressives Congress ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L485 ![]() |
Close
Ọ bụ onye nwe Kresta Laurel, ụlọ ọrụ Electro-mechanical Engineering, ọ malitere na 1990.[3][2] Ọ bụkwa onye guzobere Conference Hotels nwere alaka na Ijebu-Ode, Sagamu, Abeokuta na Isheri akụkụ nke Lagos. Ijebu-Ode Sagamu Abeokuta Lagos[4][5][6]
Dị ka gọvanọ, mmemme ya na Public Private Partnership dọtara ọtụtụ azụmaahịa n'ime steeti n'oge ọ nọ n'ọkwa. gọvanọ