From Wikipedia, the free encyclopedia
Indian Premier League (IPL) bụ asọmpi egwuregwu cricket nke ụmụ nwoke, nke otu iri na-asọ mpi n'ime obodo iri India.[1] Ndi Board of Control for Cricket in India (BCCI) hibere otu a na 2007.[2]
Oge/afọ mmalite | 2008 |
---|---|
competition class | Twenty20 cricket |
ụdị egwuregwu | cricket |
mba/obodo | Ndia |
season starts | |
nhazi | Board of Control for Cricket in India |
Onye ọrụ | Board of Control for Cricket in India |
webụsaịtị | https://www.iplt20.com |
season ends |
IPL bụ asọmpi cricket kacha elele n'ụwa ma na 2014 ọ nọ n'ọkwa nke isii site na nkezi ndị bịara asọmpi niile.[3] N'afọ 2010, IPL ghọrọ mmemme egwuregwu izizi n'ụwa ka a na-agbasa na YouTube.[4][5] Uru nke ika IPL na 2019 bụ ijeri US$6.3[6]
Enwere oge iri na anọ nke asọmpi IPL. Ndị ji aha IPL ugbu a bụ Chennai Super Kings, na-emeri oge 2021.[7]
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.
Every time you click a link to Wikipedia, Wiktionary or Wikiquote in your browser's search results, it will show the modern Wikiwand interface.
Wikiwand extension is a five stars, simple, with minimum permission required to keep your browsing private, safe and transparent.