![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/3/30/Korede_Bello%2527s_Belloved_Album_Art.jpg/640px-Korede_Bello%2527s_Belloved_Album_Art.jpg&w=640&q=50)
Korede Bello
Onye omenkà na onye na-ede abụ Naijiria. Ọ bịanyere aka n'akwụkwọ ndekọ aha ya na Marvin Records na 2014. O nwetala ọtụtụ ihe nrite egwu. O si Lagos / From Wikipedia, the free encyclopedia
Korede Bello (amụrụ na 29 Febụwarị 1996) bụ onye na-agụ egwu na onye na-ede egwu na Naijiria.[1] Ọ bịanyere aka na nkwekọrịta ndekọ na Mavin Records na 2014. A maara Bello nke ọma maka egwu ya bụ "Godwin", abụ ọkara ozioma na egwu pop nke ghọrọ abụ mba ma nọrọ n'elu ọtụtụ chaatị egwu gafee Naịjirịa.[2]
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha ezinụlọ ya | Bello ![]() |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Febụwarị 1996 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Lagos ![]() |
nwanne | Jasmine ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | odee egwu, onye na-abụ abụ, onye na-ede ihe, entertainer ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Nigerian Institute of Journalism ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2009 ![]() |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst ![]() |
Ụcha ime anya | agba aja aja ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
ụmụ amaala ka | Lagos ![]() |
ụdị | pop music, egwu hip hop, rhythm and blues, Afrobeats ![]() |
akara ndekọ | Mavin Records ![]() |
ihe omume dị ịrịba ama | Project Pink Blue ![]() |
Ihe nrite | The Headies ![]() |
ahọpụtara maka | Nigeria Entertainment Awards, The Headies, Nigeria Entertainment Awards ![]() |
webụsaịtị | http://www.koredebello.com ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L485 ![]() |
Close