Brandon Christopher McCartney (amụrụ n'August 17, 1989), nke a maara dị ka Lil B na dị ka ónyé ọzọ ya The BasedGod, bụ ónyé America na-eti egwu.[1][2] Lil B edekọla ma n'onwe ya ma ya na ndị otu Bay Area The Pack. Ọrụ ya n'onwe ya na-agụnye ọtụtụ ụdị, gụnyere hip hop, oge ọhụrụ, indie rock na egwu ukwe. Ọ na-akọwa ọrụ ya dị ka "nke dabeere", okwu nke na-egosi ụdị ndụ nke ịdị mma na nnagide; a makwaara ya màkà iji mgbasa ozi mmekọrịta eme ihe nke ukwuu iji wuo òtù nzuzo n'ịntanetị.[3][4]

More information ụdịekere, mba o sị ...
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha ọmụmụBrandon Christopher McCartney Dezie
aha pseudonymLil B Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya17 Ọgọọst 1989 Dezie
Ebe ọmụmụBerkeley Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ebe agụmakwụkwọAlbany High School Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2004 Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
diskografiLil B discography Dezie
Onye òtù nkeThe Pack Dezie
onye nlereranyaTommy Wright III Dezie
webụsaịtịhttp://www.basedworld.com Dezie
Close
Lil B
Thumb
Thumb

Oge ọ malitere

McCartney tolitere na Berkeley, California, wee gaa ụlọ akwụkwọ sekọndrị na Albany High na Albany.[5][6] Ọ nakweere aha Lil B, wee malite rap mgbe ọ dị afọ iri na ise na otu hip hop nkè San Francisco Bay Area The Pack. Mgbè mixtapes abụọ na-aga nke ọma na mpaghara, n'elu nke Bay Area's hyphy movement, abụ otu ahụ "Vans" ghọrọ ihe ijuanya. A họpụtara abụ ahụ dị ka nke ise kachasị mmá nke afọ 2006 site na magazin Rolling Stone.[7] Ike nke "Vans" mere ka otu ahụ wepụta Skateboards 2 Scrapers EP, na-egosi "Vans' remix na ndị na-eti egwu Bay Area Too $hort na Mistah F.A.B. N'afọ 2007, Lil B na The Pack wepụtara abọm mbụ ha, Based Boys.

Edensibia

Wikiwand in your browser!

Seamless Wikipedia browsing. On steroids.

Every time you click a link to Wikipedia, Wiktionary or Wikiquote in your browser's search results, it will show the modern Wikiwand interface.

Wikiwand extension is a five stars, simple, with minimum permission required to keep your browsing private, safe and transparent.