Lydia Oulmou
From Wikipedia, the free encyclopedia
Lydia Oulmou (amụrụ n'ụbọchị nke abụọ n'ọnwa 2, Febụwarị 1986) bụ onye Algeria na egwu volleyball mba ụwa, na egwuri egwu dị ka onye na egbochi etiti.[1]
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Algeria |
aha n'asụsụ obodo | ليديا اولمو |
Aha enyere | Lydia |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 2 Febụwarị 1986 |
Ebe ọmụmụ | Bejaia |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
Ọrụ ọ na-arụ | onye egwuregwu volleyball, beach volleyball player |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | middle blocker |
onye nsonye òtù egwuregwu | Pays d'Aix Venelles Volley-Ball |
ụdị egwuregwu | volleyball |
so na | 2012 Summer Olympics, 2008 Summer Olympics |
Close
Ọ nọ na ndị otu Algeria nke gara 2008 Olimpik oge okpomọkụ.[2]
Ọ bụ onyeisi ndị otu Algeria na 2012 Olimpik oge okpomọkụ.[3]