Okeama bu ébé madụ bị na obodo, bu úlò nke úkwú. Ọ di gị nkè mádu sị ama ukwu bụ na ndi mádu kwèrè ihé zírí na ama ukwu dị íchè kúfù ama onwe ya nke ndi bekee na kpó town. Ama ukwu na mgbè ówụlà nwèrè ébé ha nè vúfù dọtí ndi mádu, ihe éjị né léfụ obodo ányá na ihe ndi ozor di ka áhiá akwukwo na égo. Amá sákwárá a sá karírí bu ihe bekee na kpó metropolis nwèrè ámá ozor di ya na ákụkụ. Megalopolis, ma ihe bu ama ukwu karírí vùrù ívu mée kà ó nókọtá ama nke ozor.
obere ụdị nke | city or town, urban settlement |
---|---|
aha mkpirisi | г., ш., қ., с. |
next lower rank | Ama |
mụrụ ya | urban studies, urban history |
ọdịdị ala nke isiokwu | urban geography |
akụkọ ihe mere eme nke isiokwu | history of city |
model item | Perm, Tokyo, London, Mumbai, Buenos Aires |
WikiProject na-elekọta ya | Wikipedia:WikiProject Cities |
EntitySchema for this class | Entity schema not supported yet (E100) |
NCI Thesaurus ID | C25160 |
category for eponymous categories | Category:Wikipedia categories named after cities, Category:Categories by city |
Wikiwand in your browser!
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.
Every time you click a link to Wikipedia, Wiktionary or Wikiquote in your browser's search results, it will show the modern Wikiwand interface.
Wikiwand extension is a five stars, simple, with minimum permission required to keep your browsing private, safe and transparent.