Onye na eme egwuregwu nke Naịjịrịa From Wikipedia, the free encyclopedia
Seun Adigun (amụrụ na 3 Jenụwarị 1987 na Chicago, Illinois) bụ onye Naijiria nke Amerika na-agba ọsọ egwuregwu nke 100mita. O zoro asọmpi na 2012 Olympik, mana o tozughi oke na otu ya. N’afọ 2016, ọ guzobere otu egwuregwu aha ya bụ Naijiria bobsled.[1][2] Ọ nọchitere anya Nigeria na 2018 Olympik na ngalaba nke ụmụ nwaanyị.[3] Na asọmpi Afrika niile nke afọ 2010 na Nairobi, ọ pụtara ọkwa nke mbụ.
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Seun Adigun |
Aha ọmụmụ | Seun Adigun |
aha ezinụlọ ya | Adigun |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Jenụwarị 1987 |
Ebe ọmụmụ | Chicago |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
Ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ụdị egwuregwu | egwuregwu |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | 100 metres hurdles |
so na | 2012 Summer Olympics, 2010 Commonwealth Games |
Ihe nrite | OkayAfrica 100 Women, OkayAfrica 100 Women |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Ọ bụ nwa nwanne nwanyị Hakeem Olajuwon n'agbabụrụ ndị Amerika basketbọọlụ.[4]
Nnọchite anya Naijiria | |||||
---|---|---|---|---|---|
2009 | Asọmpi mba uwa | Berlin, Germany | 27th (h) | 100 m hurdles | 13.33 |
16th (h) | 4 × 100 m relay | 46.54 | |||
2010 | World Indoor Championships | Doha, Qatar | 22nd (h) | 60 m hurdles | 8.58 |
African Championships | Nairobi, Kenya | 1st | 100 m hurdles | 13.14 | |
Continental Cup | Split, Croatia | 6th | 100 m hurdles | 13.48 | |
2011 | World Championships | Daegu, South Korea | 19th (sf) | 100 m hurdles | 13.14 |
All-Africa Games | Maputo, Mozambique | 1st | 100 m hurdles | 13.20 | |
2012 | World Indoor Championships | Istanbul, Turkey | 8th | 60 m hurdles | 8.33 |
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.
Every time you click a link to Wikipedia, Wiktionary or Wikiquote in your browser's search results, it will show the modern Wikiwand interface.
Wikiwand extension is a five stars, simple, with minimum permission required to keep your browsing private, safe and transparent.