![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/b/bf/Tetsuko_Kuroyanagi_201511.jpg/640px-Tetsuko_Kuroyanagi_201511.jpg&w=640&q=50)
Tetsuko Kuroyanagi
From Wikipedia, the free encyclopedia
Tetsuko Kuroyanagi (黒柳 徹子, Kuroyanagi Tetsuko, amụrụ n'abali afọ itoolu nke ọnwa Ọgọstụ , 1933) but ome Ihe nkiri si Japan, onye ama ama n'eme ihe onyonyo na onye ndụmọdụ nye World Wide Fund for Nature advisor, onye nnọchiteanya nye UNICEF bụ Goodwill Ambassador for UNICEF.[1][2] O Sonyeere ulọ ọrụ Nkwago ndị mgbasa ozi NHK dị ka ome Ihe nkiri nwanyị mbụ n'afọ 1953. N'afọ 1954, omere ngosi mbụ ya dika onye ndụ ihe ngosi ejije redio bụ radio drama Yambō Nimbō Tombō. N'afọ 1976, ihe ngosi Tetsuko Room TV Asahi's (Tetsuko no Heya)" malikltere ime n'ikuku. Ihe omume a bụ nke Guinness World Records hụtaara n'afọ 2011 maka inwe mgbasa ozi kachasị site n'aka òtù onye mgbasa osi. Ọ malitere ime ngosi na ikuku ná kwa ụbọchị izu na ehihie,ma a ka o wetere aka na 2023, Ọ gafee la ngosi oge puku iri na otu na afọ iri anọ na asatọ ya. Akwụkwọ nkọwa ndụ ya bụ , Totto-Chan: The Little Girl at the Window, nke n' egosi ndụ ya na nwata, họọrọ WW2 gara aga efere karịa nke nwere mbiputa Nde asatọ ereelara. Agbakwunyela ya na ihe ngosi televishonu ugboro abụọ.
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Japan ![]() |
aha n'asụsụ obodo | 黒柳 徹子 ![]() |
Aha enyere | Tetsuko ![]() |
aha ezinụlọ ya | Kuroyanagi ![]() |
aha otutu | トットちゃん, チャック ![]() |
name in kana | くろやなぎ てつこ ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 9 Ọgọọst 1933 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Tokyo City ![]() |
Ńnà | Moritsuna Kuroyanagi ![]() |
Ńné | Chō Kuroyanagi ![]() |
nwanne | Mari Kuroyanagi, Noriaki Kuroyanagi ![]() |
Ikwu | Shūji Taguchi ![]() |
Asụsụ obodo | Japanese ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Japanese ![]() |
Asụsụ ọ na-ede | Japanese ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | omee, Onye na-ede akụkọ ndụ onwe ya, seiyū, Odee akwụkwọ, tarento ![]() |
onye were ọrụ | UNICEF ![]() |
Ọkwá o ji | UNICEF Goodwill Ambassador ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Tokyo College of Music ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1953 ![]() |
agbụrụ | ![]() |
blood type | A ![]() |
Ọrụ ama ama | Tetsuko's Room, The Best Ten, Totto-Chan: The Little Girl at the Window, Q11616153, Mayuko Hitori ![]() |
Ihe nrite | Kikuchi Kan Prize, Person of Cultural Merit, Kikuta Kazuo engeki shō, Kikuta Kazuo engeki shō ![]() |
webụsaịtị | https://totto-chan.jp/ ![]() |
A makwaara ya n'ihi ọrụ ebere ya, a na-ewerekwa ya dị ka otu n'ime ndị ama ama na Japan mbụ nwetara nkwado nke mba ụwa. N'afọ 2006, Donald Richie rụtụrụaka na Kuroyanagi n'akwụkwọ ya Japanese Portraits: Pictures of Different People dị ka "nwaanyị kachasị ewu ewu na nke a na-enwe mmasị na Japan".[3]