![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/5/5c/Court_Road%252CAwka_South.jpg/640px-Court_Road%252CAwka_South.jpg&w=640&q=50)
Works Road, Awka
From Wikipedia, the free encyclopedia
Works Road bụ okporo ụzọ amatara nkè úkwú na ebe obibi na Awka City, Anambra State, Nigeria . Ọ dị n'ime ime Amikwo dị n'okpuru ọchịchị Awka South . Na mpaghara ala, okporo ụzọ ahụ na-aga n'akụkụ ugwu ruo ndịda tupu ya atụgharịa n'ebe ọwụwa anyanwụ wee bịa na njedebe ya. Okporo ụzọ ama ama nke jikọtara na Works Road bụ Dike Street nke na-abanye na ụzọ Zik Avenue. [1] Works Road bụ okporo ụzọ amatara nkè úkwú na ebe obibi na Awka City, Anambra State, Nigeria . Ọ dị n'ime ime Amikwo dị n'okpuru ọchịchị Awka South . Na mpaghara ala, okporo ụzọ ahụ na-aga n'akụkụ ugwu ruo ndịda tupu ya atụgharịa n'ebe ọwụwa anyanwụ wee bịa na njedebe ya. Okporo ụzọ ama ama nke jikọtara na Works Road bụ Dike Street nke na-abanye na ụzọ Zik Avenue. [2]
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/5/5c/Court_Road%2CAwka_South.jpg/640px-Court_Road%2CAwka_South.jpg)