Yael Cohen Braun (amuru na Nọvemba 4, 1986) bu onye azụmahịa ahia South Africa na Canada, na onye so wee tọọ ntọala nke 'Fuck Cancer', otu ahuike na-aru oru maka nchoputa na mgbochi nke oria cancer . [1]

More information ụdịekere, mba o sị ...
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKánada Dezie
Aha enyereYael Dezie
aha ezinụlọ yaCohen Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya5 Novemba 1986 Dezie
Ebe ọmụmụSouth Africa Dezie
Dị/nwunyeScooter Braun Dezie
onye mmekọ na-alụghị alụDanny Fuller Dezie
Ọrụ ọ na-arụactivist Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of British Columbia, Sauder School of Business Dezie
Ebe obibiVancouver, Los Angeles Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2009 Dezie
Ụcha ime anyahazel Dezie
ụcha ntụtụ isidark blond hair Dezie
webụsaịtịhttp://www.letsfcancer.com Dezie
Close
Yael Cohen Braun
Thumb

Ndụ mbido

A mụrụ Yael Cohen na South Africa, site na ezinụlọ ndị Juu . Nna ya, David Cohen, rụrụ ọrụ dị ka onye ọchụnta ego mmanụ na ngwuputa na Gold Wheaton Gold Corp, Northern Orion Resources na ụlọ ọrụ abụọ ndị ọzọ sitere n'okike. [2] [3] Ezinụlọ ahụ kwagara Canada na 1994. [4] Ọ gara Mahadum nke British Columbia ebe ọ nwetara nzere BA na Sayensị Ọchịchị na 2008. [5] Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ, ọ gara n'ihu na-arụ ọrụ n'ihe gbasara ego.

Ọrụ

Cohen Braun malitere Fuck Cancer na 2009 mgbe a chọpụtachara nne ya nwere ọrịa kansa nke ara . [6] Fuck Cancer na-achọ ikọwara ndi mmadu ozi site na mgbasa ozi ọha na eze ka ha nwee mkparịta ụka gbasara nchọpụta mmalite na oke mmata banyere ọrịa kansa. Na 2016, Fuck Cancer jikọrọ aka na onye mmebe ọla bụ Jennifer Fisher na ejiji wearables iji kwado ndị ọrịa kansa metụtara. [7]

Na 2018, Cohen Braun sonyeere Bumble dị ka onye ndụmọdụ dị elu. [8]

Ọchịchị

Cohen Braun ejirila ego kwado mgbasa ozi onye isi ala na senate nke Cory Booker . [9] Cohen Braun na di ya mgbe ahụ Scooter Braun malitere nkwado ego maka Kamala Harris n'oge ntuli aka nke otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị Democratic n'afọ 2020.

Ndụ onwe

Cohen Braun lụrụ onye njikwa egwu America Scooter Braun na Julaị 6, 2014, na Whistler, British Columbia . Ha nwere ụmụ atọ. [10] [11] [12] N’ọnwa Julaị afọ 2021, a kọrọ na di na nwunye ahụ kewapụrụ. [13] Braun gbara akwụkwọ maka ịgba alụkwaghịm na Julaị 21, 2021. [14]

Ihe nrite

  • 2011 Ndepụta The Globe and Mail maka mmadụ iri na abụọ ndị mmadụ na-agbanwe ihe gbasara ọrụ ebere [15]
  • Akwụkwọ akụkọ Fast Company na 2012 maka mmadụ otu narị kacha ekrpụta ihe n'zụmaahịa
  • Netwọk ndị isi ụmụ nwanyị otu narị kachasị ike na Canada [16]
  • Ndepụta 'Marketing Magazin' nke mmadụ iri atọ na-erubeghị afọ iri atọ [17]
  • Azụmahịa na Vancouver mmadụ iri anọ na-erubeghi afọ iri anọ. [18]
  • Oprah's SuperSoul 100 [19]
  • Ihe nrite Diamond Jubilee nke Queen Elizabeth II

Ebensidee

Njikọ mpụga

Wikiwand in your browser!

Seamless Wikipedia browsing. On steroids.

Every time you click a link to Wikipedia, Wiktionary or Wikiquote in your browser's search results, it will show the modern Wikiwand interface.

Wikiwand extension is a five stars, simple, with minimum permission required to keep your browsing private, safe and transparent.