Halimat Ismaila

ọnye oso Naijiria From Wikipedia, the free encyclopedia

Remove ads

Halimat Ismaila (a mụrụ n'ụbọchị nke 3 n'ọnwa Julaị nke afọ 1984 na Ilorin,dị na Kwara steeti) bụ nwaafọ Naịjiria na-eme egwuregwu ị gba ọsọ, bụ onye ritere ọla nchara n'ọsọ mita 4x100 na 2008 Summer Olympics . [1]

Halimat Ismaila
Ozi ndị ọzọ ụdịekere, mba o sị ...

Ismaila nọchitere anya Naịjirịa na 2008 Summer Olympics na Beijing na- asọ mpi ọsọ mita 100 . Na nke mbụ ya na-ekpo ọkụ, o nwetara ọkwa nke anọ na oge nke 11.72 nke na-ezughi iji banya agba nke abụọ. [1] Ya na Ene Franca Idoko, Gloria Kemasuode, Agnes Osazuwa na Oludamola Osayomi sokwa banye n'ọsọ mita 4x100 . Na ikpo oku mbụ ha (na-enweghị Ismaila) ha nwetere ọkwa nke anọ n'azụ Beljọm, Briten na Brazil . Oge ha nke sekọnsụ 43.43 bụ oge kachasị mma na-erughị eru na oge nke isii n'ozuzu nke mba iri na isii sonyere. Site na nkea a, ha ruru agba nke ikpeazụ nke ha jiri Ismaila dochie Osazuwa. Ha gbara ọsọ ruo oge nke sekọnsụ 43.04 , ọkwa nke atọ na ọla nchara ma agụchaa Rọshịa na Beljọm. N’afọ 2016, ndị otu Rọshịa ka a chụpụrụ ma napụ ha ihe nrite ọla edo ha n’ihi ịda iwu ọgwụ ike nke otu n’ime ndị ọgba ọsọ Rọshịa bụ Yuliya Chermoshanskaya, were si otú ahụ kwalite Naịjirịa n’ọnọdụ ọla ọcha. [2]

Remove ads

Mmezu

Ozi ndị ọzọ Nnọchite anya Templeeti:NGR ...

Nrụtụaka

Njikọ dị na mpụga

Loading related searches...

Wikiwand - on

Seamless Wikipedia browsing. On steroids.

Remove ads