Ibrahim Babangida
From Wikipedia, the free encyclopedia
Remove ads
General Ibrahim Badamosi Babangida, onye nde mmadu na kpo IBB, amuru 17 Ọgọọst, 1941, bula onye ishi army Naijiria, mere onwe ya ishi government Naigeria na coup mere Ọgọọst 1985. Obu onye Gwarri.
Babangida nwetere ishi oche Naigeria, si, hagi mee obodo ha nwe elections, e nweta onye gi bu onye president ala Naigeria. Mgbe e mere ya, ha tufu ya, si o bughi nke eziokwu, ndi mmadu e shi ike, si Babangida kwesiri ifu la government Naigeria. Nke bu ihe mere Babangida a hafu office, tinye Ernest Shonekan na ya ta o lekotawa Naigeria du mgbe ndi madu e mee election nke president.
Remove ads
Lee nke ozo
Links na aga n'ezi
Wikimedia Commons nwe ru media dị ikwu nye Ibrahim Babangida.

Nnamdi Azikiwe | Johnson Aguiyi-Ironsi | Yakubu Gowon | Murtala Mohammed | Olusegun Obasanjo | Shehu Shagari | Muhammadu Buhari | Ibrahim Babangida | Ernest Shonekan | Sani Abacha | Abdulsalami Abubakar | Olusegun Obasanjo | Umaru Yar'Adua | Goodluck Jonathan | Muhammadu Buhari | Bola Tinubu
Remove ads
Wikiwand - on
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.
Remove ads