Kenny Ogungbe
onye na-ese egwu From Wikipedia, the free encyclopedia
Remove ads
Kenny Ogunbge
Kehinde Ogungbe
Aha Kehinde Ogungbe
Amaara ya ka Kenny, Keke, Kekeke
Amụrụ 10 Septemba 1970
Nkenụụdị Hip hop, R
Aka ọrụ Mmepụta egwu, onye ozi redio, onyenwe Kennis Music
Afọ ọ nọ ọrụ 1994–ugbua
Lebeelụ Kennis Music
Kehinde "Kenny" Ogungbe, bụ onye Naịjirịa na-eme DJ, onye na-emepụta egwu, onye ozi na televishọn na onye isi egwu. Ọ bụ ya chọpụtara akara Kennis Music, na ọ bụ onye isi oche n'akụkụ Dayo "D1" Adeneye.
Remove ads
Ọrụ
Ya na Adeneye kwadoro mmemme egwu AIT Jamz, nke e mere na AIT na ngwụsị afọ iteghete (emesịa bụrụ PrimeTime Jamz na NTA ). [2] [3]
Ọ rụọla ọrụ, hazie ọrụ ya, ma chọpụta The Remedies (na-ebupụta ọrụ nke Eedris Abdulkareem na Tony Tetuila ), Sound Sultan, 2face Idibia (na -emepụta abọm abụọ izizi ya) na Oritse Femi, na ndị ọzọ. [4]
N’afọ 2012, a họpụtara ya ịbụ Onye Nduzi nke Raypower FM . [5] [6] Ọ bụkwa onye isi nchịkwa, DAAR Communications Plc . [7] [8]
Remove ads
Ihe nkiri a họpụtara
( Dị ka onye na-emepụta egwu )
- Face 2 Face
- Grass 2 Grace
Nsidee
Wikiwand - on
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.
Remove ads