Ostraliya

From Wikipedia, the free encyclopedia

Ostraliya
Remove ads

Ọstrelia (Australia), nke a na-akpọkwa Ohamba Ọstrelia (Commonwealth of Australia) bụ mba na-achị onwe ha nke dị n'ebe ndịda ụwa. Ala ndị mejupụtara mba a gunyere nnukwu agwaetiti Ọstrelia, agwaetiti Tasmenia, nakwa obere agwaetiti ndị ọzọ. Ọstrelia bụ mba kacha ukwu n'akụkụ ụwa a na-akpọ Oshịnia (Oceania), ma bụrụkwa nke isịị ma agụwa mba kacha ibu n'ụwa. N'ịme alaukwu niile nọ n'ụwa, Ọstrelịa kacha kpọọ nkụ, kacha mee ochie, ma bụrụkwa nke ịdịelu ya pekachara mpe. N'ihi ibu o buru, Ọstrelia nwere ụdịrị osisi na anụmanụ dịgasị ịche ịche. Ala Ọstrelia nwere akụkụ bụ okeọhịa na nsọtu ebe ugwu ya, ala mbara n'ebe ndị ọzọ nọkwa n'ebe ugwu, ala ịkpa n'etiti, nakwa ugwu ndị dị elu n'ebe ọwụwa anyanwụ.

Ostraliya
Thumb
Ozi ndị ọzọ Akụkụ nke, Oge/afọ mmalite ...
Thumb
Remove ads

Lee nke ozo



Loading related searches...

Wikiwand - on

Seamless Wikipedia browsing. On steroids.

Remove ads