Regina Daniels

Onye na-eme ihe nkiri na onye na-emepụta ihe nkiri na Naijiria From Wikipedia, the free encyclopedia

Regina Daniels
Remove ads

Regina Daniels (amụrụ n’abalị iri n’ọnwa iri n’afọ 2000) [1] bụ nwaafọ Nigerian na eme ihe nkiri . [2] [3] [4] [5]

Regina Daniels
Thumb
Ozi ndị ọzọ ụdịekere, mba o sị ...
Eziokwu ngwa ngwa
Thumb
Regina Daniels

Regina Daniels bụ onye na- eme ihe nkiri Nollywood na ihe nlereanya. Amụrụ ya na Lagos, Nigeria n'ọnwa Oktoba 10, 2000. Nne ya bụ Rita Daniel onye bụkwa onye na-eme ihe nkiri / onye na-eme ihe nkiri na onye isi oche nke Actors Guild of Nigeria (AGN) na Delta State, Nigeria . Regina toro na Asaba, Delta State nke Nigeria. Ọ nwere ụmụnne ise - ụmụnne nwoke atọ na ụmụnne nwanyị abụọ. Ọ bụ nwa nke abụọ n’ime ezinụlọ ha. Otu n'ime ndị nlereanya o tolitere bụ onye na - eme ihe nkiri n'egwuregwu Academy bụ Angelina Jolie [6] . Ọ gara Hollywood International School [7] na na 2018, Daniels gara n'ihu na-amụ Mass Communication [8] na Mahadum Igbinedion . [9] [10]

Remove ads

Ọrụ

Ọ malitere ime ihe nkiri mgbe ọ dị afọ asaa; Nne ya (Rita Daniels) bụkwa onye na-eme ihe nkiri. [11] O nwetara nkwado site n'aka nne ya na ụmụnne ya. Ihe nkiri izizi o mere bụ nke akpọrọ' Marriage of Sorrow' nke akwụrụ ya puku naira iri. [7] O gosiputara n’ime ihe nkiri <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/Nollywood" rel="mw:ExtLink" title="Nollywood" class="cx-link" data-linkid="57">Nollywood</a> nke akpọrọ “ Miracle Child ” n’afọ 2010. [12] [13]

N'ọnwa Jenụwarị 2019, a họpụtara Daniels dịka onye nhazi mgbasa ozi nke ndị ntorobịa Atiku Abubakar. [14] [15] [16] N’ọnwa Febụwarị afọ 2020, O bipụtara magazin a kpọrọ aha ya na họtel dị n' Abuja. [17]

Remove ads

Ihe nkiri Fim

  • Dumebi (film)|Dumebi in School
  • Python Girl
  • The Bat-Man
  • The Jericho
  • Plantain Girl
  • Jaja the Great
  • Enemy within// Directed by Mayor Ofoegbu
  • The Jericho (as producer)
  • Twins Apart (as producer)
  • Tears of Ojiugo
  • Amara Queen of the jungle
  • Resident Evil// Directed by Mayor Ofoegbu
  • Wipe your Sorrows
  • Royal Covenant
  • Traditional War (Part 1)
  • Stronger Than the Gods
  • The King and The Python
  • Hanging Coffin
  • Evil messenger 1 and 2
  • Queen Rebeca
  • Shekira:the selfie queen
  • Eziama: Land of blood
  • Royal dreams
  • Pains of Royalty
  • Land of slaves
  • Slave girl
  • The stolen Beads
  • Naked sacrifice
Remove ads

ọzịzọ okwu

Ebubo iri ego nakwa mpụ Saịba

Nkata iji megide Daniels n'ihe abụghị eziokwu nke metụtara eserese foto malitere ka ọnwa November dị na mkpụrụ ụbọchị iri abụọ n'afọ 2017. Otu onye kwuru na ya zigara Daniels foto, ewee gwa ya ka ya na onye na-emepụta ihe nkiri zukọọ bụ onye ga-akuziri ya otu esi emepụta ihe nkiri. Mgbe emechara nzukọ a , e kwuru na Regina Daniels wesoro onye ahụ iwe si na onye ahụ kwesiri inye onye nhazi fim onwe ya.. [18] [19] Ka ụbọchị abụọ gacharaị, Daniels gọrọ ebubo niile ndị a, wee kwuo na onye ọzọ ji aha ya egwu nwata nwaantị ahụ na-eme ihe nkiri wayo. N'ụbọchi iri abụọ na atọ nke ọnwa November afọ 2017, aka ndị uwe ojii kpaara onye ahụ na-emendị mmadụ wayo, nke a mere ka Regina Daniels nnwere onwe ya. [20] [21] [22]

Ọlụlụ Ned Nwoko

N'ụbọchị nke mbụ n'ọnwa Eprel n'afọ 2019 akụkọ si webịsite e ozi kwuru na ọnye ji ego akwado Regina Daniels bụ Ned Nwoko. [23] Ihe mbipụta a wuru ewu na webụsite ndị ọzọ dị na Nigeria. [24] [25] [26] Etinosa Idemudia na nzaghachi ndị nkatọ mgbasa ozi zara na soshal midia ya na ọ bụ nsọpụrụ ka enyere Regina Daniels site na ime ya nwunye nke isii onye sinetọ a ahọpụtara karịa ime ya enyi nwaanyị "side chic". [27] [28] [29] N'ụbọchị iri abụọ na asaa nke ọnwa Eprel n'afọ 2019, Ned Nwoko nwetara akara ugo mmụta dị elu site na [30] Federal University of Petroleum Resources Effurun ebe Harrysong bụ onye nchịkọta mmeme mgbe a hụrụ Regina Daniels na Ned Nwoko ka ha na-agba egwu. [31] [32] [33]

Ndị enyi ya na ndị nwere mmasị ebe ọ nọ nakwa ndị Naijiria akatọla ya nke ukwuu na alụmdi na nwunye ya na-ide ji ego dị afọ iri ise na iteolu lụrụ. [34] [35]

N' abali iri-abụọ na iteolu n’ime ọnwa Juun n’afọ 2020 ka ọ mụụrụ Nwoko nwa nwoke. [36]

Hụ kwa

  • Ndepụta ndị na-emepụta ihe nkiri na Naịjirịa

Ebensidee

Loading related searches...

Wikiwand - on

Seamless Wikipedia browsing. On steroids.

Remove ads