Saint Helena
From Wikipedia, the free encyclopedia
Remove ads
Saint Helena bụ otu obodo no na Afrịka.
Remove ads
Ǫmúmú-àlà
Saint Helena bụ àgwè di na ebe ndida Òrìmìlì Atlantic (coordinates ). O no n'etiti Afrịka na Amerikạ.
Àgwè onwéré mádu ha sị rùrù, 3,981 (2008, census) na 4,580 (2015; projection).[2] Ya ịsị óche bụ Jamestown. Ama ugwu no na akuku Òrìmìlì Atlantic. Jamestown onwéré mádu ha sị rùrù, 640 (2008, census).[3]
Ǫchịchi obodo
Saint Helena, Ascension na Tristan da Cunha bụ British Overseas Territory, ya mere akụkụ nke Njikota Ochíchìézè.
Ákíkó mbu
Napoleon (Napoléon Bonaparte) (15 Ọgọọst 1769 - 5 Mee 1821) bụrụ onye french na eze n'ime France. Ebe ọ bụ na 1815 ire ọkụrụ na Saint Helena na nwụrụ ebea n'afọ 1821.
Ihu igwe
Etiti ekpemeoku ya no na 21.8 °C (na ebe ugwu-ọdịda anyanwụ nke àgwè). Ozuzomiri ya bụ ihe dika 114 mm nime otu afǫ (nakwa ebe ugwu-ọdịda anyanwụ nke àgwè).[4]
Lee nke ozo
Links n'aga n'ezi
Wikimedia Commons nwe ru media dị ikwu nye Saint Helena.
- Official Websit of the Saint Helena Government, looked up on 17 March, bekee, 2016.
- Websit of Saint Helena Island Info: All about St. Helena, in the South Atlantic Ocean, looked up on 17 March, bekee, 2016.
References
Gallery
Wikiwand - on
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.
Remove ads