Tony Tetuila

Ọ bụ Afro hip-hop Artist si Nigeria. O si Oro, Kwara State. From Wikipedia, the free encyclopedia

Remove ads

Anthony Olanrewaju Awotoye, onye amara nke ọma dika Tony Tetuila, bụ onye egwu Afuro hipụ họpụ si Naịjirịa . Aha ya, Olanrewaju, pụtara " Akụ m na-aba ụba ". N'oge gara aga, o so otu The Remedies (tinyere Eedris Abdulkareem na Eddy Montana ), ọ kewaa na otu ahụ na-eme nke ọma dịka onye egwu nọrọ onwe ya. [1] A maara ya nke ọma maka egwu ya 'My Car'. [2]

Tony Tetuila
Ozi ndị ọzọ ụdịekere, mba o sị ...
Remove ads

Ndọrọ ndọrọ ọchịchị

N’afọ 2014, Tony Tetuilaran zọrọ ọkwa ọchịchị na ụlọ mmebe iwu nke Kwara Steeti n'okpuru pati All Progressive Congress . O mechara kwuo na a gọnahụ ya ọchịchị ahụ.

Ọgbaaghara

N’ọnwa Disemba 2019, Tony gbara Wizkid akwụkwọ , ọ boro ebubo na Wizkid emebiela egwu ya, nke ya na onye egwu Gana bụ Tic Tac maka nwa ha nwoke bụ Fefe N'efe. E kwuru na ikpe a ruru nde naịra iri atọ. [3]</br>

Ihe nkiri

Ozi ndị ọzọ Maka Abọm ...

Nsidee

Njikọ dị na mpụga

Loading related searches...

Wikiwand - on

Seamless Wikipedia browsing. On steroids.

Remove ads