Uche Jombo

Onye na-eme ihe nkiri Naijiria, onye na-ese ihe nkiri na onye na-emepụta ihe nkiri From Wikipedia, the free encyclopedia

Uche Jombo
Remove ads

Uche Jombo Rodriguez Audio onye nke amụrụ n'ọnwa Disemba n'ụbọchị iri abụọ na asatọ n'afọ 1979, bụ onye na- emepụta ihe nkiri, edekwa ihe nkiri ma na-akwado ndi na-emepụta ihe nkịrị fim na Naijiria nke ndi oyibo kpọrọ actress, screenwriter and film producer. .

Thumb
Uche Jombo

Mbido ndụ ya

A mụrụ Uche Jombo n' abali iri-abụọ na asatọ nke onwa Disemba n’afọ 1979 n’Amiriba, Abia Steeti, Naigeria . Ọ gụrụ maka Mathematics na Statistics na Mahadu di na Calaba ma gụọ Computer Programming na Federal University of Technology Minna. [1][2]

Ọrụ

N'afọ 1999, Jombo sonyere n'otu ụlọ ọrụ ndi nke Naijiria na-emepụta ihe nkiri fim a kpọrọ 'Visa to hell'. Dika ọnye na-ede ihe nkiri , o soro dee ụfọdụ ihe nkiri dika 'The Celebrity, Games Men Play, Girls in the Hood na A Time to Love'. Jombo gara n’ihu ịkwado ndi otu Nollywood na-ịmepụta fim akpọrọ 'Hustlers, Holding Hope na nke orụ aka nke ya akpọrọ 'Damage' bụ nke metụtara esemokwu, ekworo, ịlụ ọgụ, iti ihe na-esite na ezinaaụlọ.. Jombo bụ onye nnọchi anya Globacom .

O meela ihe karịrị, ihe nkiri fim karịrị narị abụọ mgbe ụfọdụ eji aha ya mara ihe nkiri ndi ahụ . Ihe nkiri egwuregwu iri abụọ ọ mere eji mara ndị otu Nollywood gụnyere 'Games Men Play, Lies Men Tell, Holding Hope, A Mother's Fight, Unconditional, A Time to love, Be my wife, na Celebrity.

N'afọ 2008, ọ bidoro imepụta fim nke ya site n'iji aha ụlọ ọrụ ya a kpọrọ 'Uche Jombo Studios Production. N'afọ 2012, ọ lụrụ Kenny Rodriguez wee malite igosi na ikuziri ndi omee fim ka esi eme fim n'afọ 2015 mgbe a mụsịrị nwa ya nwoke aha ya bụ Mattew. Igosi na igbazi ụzọ maka imepụta ezigbo fim pụtara ihe na fim ya ndia. 'Lost in Us, How I Saved My Marriage, na nke so kwalite ndị otu Nollywood akpọrọ 'Heaven on My Mind'.

Remove ads

Ihe nkiri

Ozi ndị ọzọ Afọ, Aha Fim ...

Nturu Ugo

Ozi ndị ọzọ Afọ, Mmeme ...
Remove ads

Nsinweta

Loading related searches...

Wikiwand - on

Seamless Wikipedia browsing. On steroids.

Remove ads