Yuko Araki

Ome ihe nkiri nke Japan From Wikipedia, the free encyclopedia

Yuko Araki
Remove ads

Yuko Araki (新木 優子, Araki Yūko, amụrụ n'abali iri na ise nke ọnwa Desemba 1993 na Tokyo)[1] bụ ome ihe nkiri si Japan na ome ejije nlereanya mma nke Stardust Promotion na anọchite anya ya.

Yuko Araki
Thumb
Ozi ndị ọzọ ụdịekere, mba o sị ...
Remove ads

Akụkọ ndụ

Araki nwetara ọrụ mgbe ọ nọ n'ụlọ akwụkwọ elementrị. [2] Ọrụ ihe nkiri isi mbụ ya bụ Ikari o Nagero na Mee 2008. [1] Araki ghọrọ Onye atụ pụrụ iche maka akwụkwọ akụkọ non-no na 2014. [1]

Ọrụ izizi ihe nkiri telivishọn mbụ ya bụ ihe nkiri Fuji Television drama Love Alien na 2016. [3] Nka Araki nwere bụ ịkpọ euphonium na opi . [4] [5]

Ọ gụpụtara Gabby Gabby na Japanese dub of Toy akụkọ nke anọ .

Remove ads

Ihe nkiri

Ihe nkiri

Ozi ndị ọzọ Afọ, Aha ...

Ihe nkiri TV

Ozi ndị ọzọ Afọ, Aha ...

Ihe nkiri Igwe onyonyo

Ozi ndị ọzọ Afọ, Aha ...

Ogbo

Ozi ndị ọzọ Afọ, Aha ...

Mgbasa ozi

Ozi ndị ọzọ Afọ, Aha ...

Vidio egwu

Ozi ndị ọzọ Afọ, Aha ...

Mgbasa ozi

Ozi ndị ọzọ Afọ, Aha ...

Ịntanetị

Ozi ndị ọzọ Afọ, Aha ...

Akwụkwọ akụkọ

Ozi ndị ọzọ Afọ, Aha ...
Remove ads

Ihe ndetu

  a.Reproduc drama.

b. kantō Gravure(OG Studio)


Nrụtụaka

 

Njikọ mpụga

Loading related searches...

Wikiwand - on

Seamless Wikipedia browsing. On steroids.

Remove ads