Map Graph
No coordinates found

Betty Anyanwu-Akeredolu

onye na-akwado Naijiria, ọkachamara n'ịkụ azụ, na First Lady nke Ondo State

Betty Anyanwu-Akeredolu bu akwakọlchọristị, onye na-enyere ndi mmadu aka, ma burukwa nwunye onye isi ala nke Ondo Steeti na Naijiria. Ọ lụrụ gọvanọ bụ Oluwarotimi Odunayo Akeredolu. O bu onye hiwere Breast Cancer Association nke Naijiria.

Read article